Isaiah 35:1-2

Ọnụ ndị a gbapụtara

1Nʼụbọchị ahụ, ọzara na ala kpọrọ nkụ ga-enwe obi ụtọ;
okoko osisi mara mma ga-awapụtakwa nʼọzara.
Dịka rozu,
2ọ ga-agbawa ifuru jupụta;
ọ ga-aṅụrị ọṅụ nke ukwuu, tiekwa mkpu ọṅụ.
A ga-enye ya nsọpụrụ nke ugwu Lebanọn,
nyekwa ya ịma mma nke ala ubi Sharọn na Kamel.
Ha ga-ahụ ebube Onyenwe anyị nʼebe ahụ,
ha ga-ahụkwa ịdị ukwuu
Maọbụ, ịma mma
nke Chineke anyị.
Copyright information for IboBIU